20 nakwa banyere mpi iri ahụ dị ya n’isi,+ na mpi nke ọzọ+ ahụ puliterenụ, nke mpi atọ dara n’ihu ya,+ ya bụ, mpi ahụ nke nwere anya, nweekwa ọnụ na-etu ọnụ,+ o bukwara ibu karịa ndị ibe ya.
M wee hụ otu anụ ọhịa+ nke si n’oké osimiri na-apụta,+ nke nwere mpi iri+ na isi asaa,+ okpueze iri dịkwa na mpi ya, ma aha nkwulu+ dị iche iche dịkwa n’isi ya.