24 Ma banyere mpi iri ahụ, ndị eze iri ga-esi n’alaeze ahụ bilie;+ eze ọzọ ga-ebili mgbe ha bilisịrị, ya onwe ya ga-adị iche ná ndị nke mbụ,+ ọ ga-ewedakwa ndị eze atọ ala.+
M wee hụ otu anụ ọhịa+ nke si n’oké osimiri na-apụta,+ nke nwere mpi iri+ na isi asaa,+ okpueze iri dịkwa na mpi ya, ma aha nkwulu+ dị iche iche dịkwa n’isi ya.