Ilu 21:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Onye na-etu ọnụ, nke dị mpako ma na-anya isi, bụ aha onye ji oké iwe nke mpako na-eme ihe.+ Aịzaya 29:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 n’ihi na onye na-achị n’aka ike ga-anwụ,+ onye na-etu ọnụ ga-ala n’iyi,+ a ga-ebipụkwa ndị niile na-amụ anya iji mee ihe ọjọọ,+
20 n’ihi na onye na-achị n’aka ike ga-anwụ,+ onye na-etu ọnụ ga-ala n’iyi,+ a ga-ebipụkwa ndị niile na-amụ anya iji mee ihe ọjọọ,+