13 Ma onyeisi+ alaeze Peshia+ nọchiiri m ụzọ+ ruo ụbọchị iri abụọ na otu, ma, lee! Maịkel,+ otu n’ime ndị isi kasịnụ,+ bịara nyere m aka; ma mụ onwe m nọgidere n’ebe ahụ n’akụkụ ndị eze Peshia.+
“Lee! E nwere ndị eze atọ ka ga-ebiliri Peshia,+ nke anọ+ ga-akpakọba akụnụba karịa ndị nke ọzọ niile.+ Ozugbo akụnụba ya mere ka ọ dị ike, ọ ga-akpali ihe niile imegide alaeze Gris.+