Jenesis 15:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Mgbe nwa oge gasịrị, anyanwụ chọwara ịda, oké ụra wee buru Ebram,+ ma, lee! oké ọchịchịrị na-emenye ụjọ kpuchiri ya. Job 33:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ná nrọ,+ bụ́ ọhụụ+ nke abalị,Mgbe oké ụra ji ndị mmadụ,Mgbe ụra na-atụ ha n’elu ihe ndina.+
12 Mgbe nwa oge gasịrị, anyanwụ chọwara ịda, oké ụra wee buru Ebram,+ ma, lee! oké ọchịchịrị na-emenye ụjọ kpuchiri ya.