6 “Mgbe nke a gasịrị, anọ m na-ahụ, ma, lee! e nwere anụ ọhịa ọzọ, nke yiri agụ owuru,+ ma o nwere nku anọ nke anụ ufe n’azụ ya. Anụ ọhịa ahụ nwekwara isi anọ,+ e nyekwara ya ọchịchị.
8 Mkpi ahụ wee bulie onwe ya elu+ gabiga ókè: ma ozugbo ọ dịrị ike, a gbajiri nnukwu mpi ya, mpi anọ a na-ahụ nke ọma wee pulite n’isi ya wee nọchie ya, chee ihu n’ifufe anọ nke eluigwe.+