Daniel 8:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Ebe ọ bụ na a gbajiela nke ahụ, mpi anọ wee pupụta nọchie ya,+ a ga-enwe alaeze anọ ga-esi ná mba ya pụta, ma ha agaghị enwe ụdị ike o nwere. Daniel 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe o bilisịrị,+ a ga-agbaji alaeze ya ma kesaa ya nye ifufe anọ+ nke eluigwe,+ ma ọ bụghị ụmụ ya ka a ga-enye ya,+ ha agaghịkwa eji ụdị ike ahụ o ji chịa na-achị; n’ihi na a ga-efopụ alaeze ya, were ya nye ndị ọzọ na-abụghị ndị a.
22 Ebe ọ bụ na a gbajiela nke ahụ, mpi anọ wee pupụta nọchie ya,+ a ga-enwe alaeze anọ ga-esi ná mba ya pụta, ma ha agaghị enwe ụdị ike o nwere.
4 Mgbe o bilisịrị,+ a ga-agbaji alaeze ya ma kesaa ya nye ifufe anọ+ nke eluigwe,+ ma ọ bụghị ụmụ ya ka a ga-enye ya,+ ha agaghịkwa eji ụdị ike ahụ o ji chịa na-achị; n’ihi na a ga-efopụ alaeze ya, were ya nye ndị ọzọ na-abụghị ndị a.