Ezikiel 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị niile nọ ya gburugburu dị ka ndị enyemaka, na ìgwè ndị agha ya niile, ka m ga-achụsasị ebe niile;*+ m ga-amịrị mma agha chụwa ha.+ Ezikiel 17:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 A ga-eji mma agha gbuo ndị niile gbatara ọsọ ndụ n’ime ìgwè ndị agha ya, a ga-achụsasịkwa ndị fọdụrụnụ ebe niile.*+ Unu ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya.”’+
14 Ndị niile nọ ya gburugburu dị ka ndị enyemaka, na ìgwè ndị agha ya niile, ka m ga-achụsasị ebe niile;*+ m ga-amịrị mma agha chụwa ha.+
21 A ga-eji mma agha gbuo ndị niile gbatara ọsọ ndụ n’ime ìgwè ndị agha ya, a ga-achụsasịkwa ndị fọdụrụnụ ebe niile.*+ Unu ga-amarakwa na mụ onwe m, Jehova, ekwuwo ya.”’+