Ezikiel 5:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “‘“Ya mere, ndị bụ́ nna ga-eri ụmụ ha n’ime gị,+ ụmụ ga-erikwa ndị nna ha, m ga-eme ihe e kpere n’ikpe n’ime gị, chụsasịakwa ndị gị niile fọdụrụnụ ebe niile.”’*+ Ezikiel 12:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ndị niile nọ ya gburugburu dị ka ndị enyemaka, na ìgwè ndị agha ya niile, ka m ga-achụsasị ebe niile;*+ m ga-amịrị mma agha chụwa ha.+
10 “‘“Ya mere, ndị bụ́ nna ga-eri ụmụ ha n’ime gị,+ ụmụ ga-erikwa ndị nna ha, m ga-eme ihe e kpere n’ikpe n’ime gị, chụsasịakwa ndị gị niile fọdụrụnụ ebe niile.”’*+
14 Ndị niile nọ ya gburugburu dị ka ndị enyemaka, na ìgwè ndị agha ya niile, ka m ga-achụsasị ebe niile;*+ m ga-amịrị mma agha chụwa ha.+