Ekliziastis 8:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ihe a dum ka m hụworo, m wee jiri obi m tụlee ọrụ niile a rụworo n’okpuru anyanwụ, n’oge mmadụ chịworo mmadụ ibe ya ọchịchị nchịgbu.+
9 Ihe a dum ka m hụworo, m wee jiri obi m tụlee ọrụ niile a rụworo n’okpuru anyanwụ, n’oge mmadụ chịworo mmadụ ibe ya ọchịchị nchịgbu.+