Daniel 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọtụtụ ndị ga-asacha onwe ha,+ meekwa onwe ha ka ha dị ọcha,+ a ga-anụchakwa ha.+ Ndị ajọ omume ga na-emekwa ajọ omume,+ ọ dịghịkwa onye ajọ omume ọ bụla ga-aghọta ihe ndị a;+ ma ndị nwere nghọta ga-aghọta ha.+
10 Ọtụtụ ndị ga-asacha onwe ha,+ meekwa onwe ha ka ha dị ọcha,+ a ga-anụchakwa ha.+ Ndị ajọ omume ga na-emekwa ajọ omume,+ ọ dịghịkwa onye ajọ omume ọ bụla ga-aghọta ihe ndị a;+ ma ndị nwere nghọta ga-aghọta ha.+