2 Ndị Eze 19:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 M ga-echebekwa+ obodo a iji zọpụta ya n’ihi mụ onwe m+ nakwa n’ihi ohu m Devid.”’”+ Hosia 11:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Ifrem ji ụgha gbaa m gburugburu,+ ụlọ Izrel jikwa aghụghọ gbaa m gburugburu. Ma Juda ka so Chineke na-eje ije,+ o kwesịkwara ntụkwasị obi n’ebe Onye Kasị Nsọ nọ.”
12 “Ifrem ji ụgha gbaa m gburugburu,+ ụlọ Izrel jikwa aghụghọ gbaa m gburugburu. Ma Juda ka so Chineke na-eje ije,+ o kwesịkwara ntụkwasị obi n’ebe Onye Kasị Nsọ nọ.”