Ezikiel 22:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ndị amụma ya na-agba izu ọjọọ n’ime ya,+ dị nnọọ ka ọdụm nke na-ebigbọ ebigbọ, nke na-adọgbu anụ.+ Ha na-eripịa mkpụrụ obi.+ Ha nọ na-akpakọba akụ̀ na ihe dị oké ọnụ ahịa.+ Ha emewo ka ndị inyom di ha nwụrụ dị ọtụtụ n’ime ya.+
25 Ndị amụma ya na-agba izu ọjọọ n’ime ya,+ dị nnọọ ka ọdụm nke na-ebigbọ ebigbọ, nke na-adọgbu anụ.+ Ha na-eripịa mkpụrụ obi.+ Ha nọ na-akpakọba akụ̀ na ihe dị oké ọnụ ahịa.+ Ha emewo ka ndị inyom di ha nwụrụ dị ọtụtụ n’ime ya.+