Ilu 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Onye na-akwa emo ka mmanya bụ,+ ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu bụ onye mkpọtụ,+ onye ọ bụla nke ọ na-eme ka ọ kpafuo amaghị ihe.+ Aịzaya 28:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ahụhụ ga-adịrị okpueze dị ebube nke ndị aṅụrụma Ifrem,+ na okooko osisi na-achanwụ achanwụ nke e ji chọọ ya oké mma, nke dị n’isi ndagwurugwu na-eme nri nke ndị mmanya na-egbu!
20 Onye na-akwa emo ka mmanya bụ,+ ihe ọṅụṅụ na-egbu egbu bụ onye mkpọtụ,+ onye ọ bụla nke ọ na-eme ka ọ kpafuo amaghị ihe.+
28 Ahụhụ ga-adịrị okpueze dị ebube nke ndị aṅụrụma Ifrem,+ na okooko osisi na-achanwụ achanwụ nke e ji chọọ ya oké mma, nke dị n’isi ndagwurugwu na-eme nri nke ndị mmanya na-egbu!