Aịzaya 5:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ahụhụ ga-adịrị ndị na-ebili n’isi ụtụtụ ịga chọọ mmanya na-egbu egbu,+ ndị na-anọ ruo mgbe chi jiri ka mmanya wee mee ka ahụ́ nwuru ha ọkụ!+ Habakọk 2:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 “‘Ahụhụ ga-adịrị onye na-enye ndị ibe ya ihe ka ha ṅụọ, na-atụkwasị ya ọnụma ya na iwe ya, iji mee ka ha ṅụbiga mmanya ókè,+ ka o wee kirie ọtọ ha.+
11 Ahụhụ ga-adịrị ndị na-ebili n’isi ụtụtụ ịga chọọ mmanya na-egbu egbu,+ ndị na-anọ ruo mgbe chi jiri ka mmanya wee mee ka ahụ́ nwuru ha ọkụ!+
15 “‘Ahụhụ ga-adịrị onye na-enye ndị ibe ya ihe ka ha ṅụọ, na-atụkwasị ya ọnụma ya na iwe ya, iji mee ka ha ṅụbiga mmanya ókè,+ ka o wee kirie ọtọ ha.+