Jeremaya 2:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Gịnị bụ ihe na-ezighị ezi nna unu hà hụrụ n’ebe m nọ+ nke mere ha ji nọrọ m n’ebe dị anya,+ ha wee na-eso arụsị na-abaghị uru,+ ha onwe ha wee ghọọ ndị na-abaghị uru?+
5 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Gịnị bụ ihe na-ezighị ezi nna unu hà hụrụ n’ebe m nọ+ nke mere ha ji nọrọ m n’ebe dị anya,+ ha wee na-eso arụsị na-abaghị uru,+ ha onwe ha wee ghọọ ndị na-abaghị uru?+