Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 32:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 Ha onwe ha ejiriwo ihe na-abụghị chi kpalie m ikwo ekworo;+

      Ha ejiriwo arụsị ha na-abaghị n’ihe+ kpasuo m iwe;

      Mụ onwe m ga-ejikwa ndị na-enweghị ihe ha bụ kpalie ha ikwo ekworo;+

      M ga-eji mba nzuzu kpasuo ha iwe.+

  • 1 Ndị Eze 16:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 O wee na-eje ije n’ụzọ niile Jeroboam nwa Nibat+ jere nakwa ná mmehie ya nke o ji mee ka Izrel mehie site n’iji arụsị na-abaghị n’ihe+ kpasuo Jehova bụ́ Chineke Izrel iwe.

  • 2 Ndị Eze 17:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 ha wee na-ajụ ụkpụrụ ya na ọgbụgba ndụ ya+ nke ya na ndị nna nna ha gbara, tinyere ihe ncheta ya+ ndị o ji dọọ ha aka ná ntị, ha wee na-eso arụsị na-abaghị uru,+ ha onwe ha wee ghọọ ndị na-abaghị uru,+ dị ka mba ndị gbara ha gburugburu, bụ́ ndị Jehova nyere ha iwu banyere ha ka ha ghara ime dị ka ha.+

  • Ọrụ Ndịozi 14:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 sị: “Gịnị mere unu ji eme ihe ndị a? Anyị onwe anyị kwa bụ mmadụ+ ndị nwere otu ụdị adịghị ike ndị unu nwere,+ anyị na-ezisara unu ozi ọma, ka unu wee hapụ ihe efu+ ndị a ma bịakwute Chineke ahụ dị ndụ,+ onye kere eluigwe+ na ụwa na oké osimiri na ihe niile dị n’ime ha.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya