Ilu 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ihe rụrụ arụ dị n’obi ya.+ Ọ na-akpa nkata ihe ọjọọ mgbe niile.+ Ihe ọ na-ezipụ bụ naanị esemokwu.+ Nehọm 1:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Gịnị ka unu ga-echepụta megide Jehova?+ Ọ na-eweta mbibi zuru ezu. Ahụhụ agaghị ebilite nke ugboro abụọ+ ya.
14 Ihe rụrụ arụ dị n’obi ya.+ Ọ na-akpa nkata ihe ọjọọ mgbe niile.+ Ihe ọ na-ezipụ bụ naanị esemokwu.+
9 Gịnị ka unu ga-echepụta megide Jehova?+ Ọ na-eweta mbibi zuru ezu. Ahụhụ agaghị ebilite nke ugboro abụọ+ ya.