Aịzaya 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 N’ehihie, i nwere ike ịgba ubi gị ogige nke ọma, i nwekwara ike ime ka mkpụrụ ị kụrụ puo n’ụtụtụ, ma a gaghị enwe ihe ubi n’ụbọchị ọrịa nakwa n’ụbọchị ihe mgbu nke na-enweghị ngwọta.+
11 N’ehihie, i nwere ike ịgba ubi gị ogige nke ọma, i nwekwara ike ime ka mkpụrụ ị kụrụ puo n’ụtụtụ, ma a gaghị enwe ihe ubi n’ụbọchị ọrịa nakwa n’ụbọchị ihe mgbu nke na-enweghị ngwọta.+