Hosia 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ n’ihi na ruo ọtụtụ ụbọchị, ụmụ Izrel ga-ebi n’enweghị eze,+ n’enweghị onyeisi, n’achụghị àjà,+ n’enweghị ogidi, n’enweghịkwa efọd+ na terafim.+ Hosia 13:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M wee jiri iwe nye gị eze,+ m ga-ejikwa oké iwe wepụ ya.+
4 Ọ bụ n’ihi na ruo ọtụtụ ụbọchị, ụmụ Izrel ga-ebi n’enweghị eze,+ n’enweghị onyeisi, n’achụghị àjà,+ n’enweghị ogidi, n’enweghịkwa efọd+ na terafim.+