Jeremaya 50:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “N’ihi na unu nọ na-aṅụrị ọṅụ,+ n’ihi na unu nọ na-enwe obi ụtọ mgbe unu nọ na-apụnara ihe nketa m ihe.+ N’ihi na unu nọ na-awụgharị dị ka nwa ehi nke nọ n’ebe ahịhịa puru ọhụrụ,+ unu wee na-ebe ubé dị ka oké ịnyịnya.+
11 “N’ihi na unu nọ na-aṅụrị ọṅụ,+ n’ihi na unu nọ na-enwe obi ụtọ mgbe unu nọ na-apụnara ihe nketa m ihe.+ N’ihi na unu nọ na-awụgharị dị ka nwa ehi nke nọ n’ebe ahịhịa puru ọhụrụ,+ unu wee na-ebe ubé dị ka oké ịnyịnya.+