6 bụ́ onye na-eji oké iwe apịa ndị dị iche iche ụtarị n’akwụsịghị akwụsị,+ onye ji iwe na-emeri mba dị iche iche, na-akpagbukwa ha n’enweghị ihe mgbochi.+
16 Ya mere, a ga-eripịa ndị niile na-eripịa gị;+ a ga-adọrọkwa ndị iro gị niile n’agha.+ A ga-akwakọrọ ihe ndị na-akwakọrọ ihe gị, m ga-enyefe ndị na-ebukọrọ ihe gị n’aka ndị ga-ebukọrọ ihe ha.”+