Ilu 17:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onye na-akwa onye dara ogbenye emo akọchawo Onye kere ya.+ Onye na-aṅụrị ọṅụ n’ọdachi onye ọzọ agaghị agbanahụ ntaramahụhụ.+ Abụ Ákwá 1:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ndị mmadụ anụwo otú m si na-asụ ude.+ Ọ dịghị onye na-akasi m obi.+Ndị iro m niile anụwo banyere ọdachi dakwasịrị m.+ Ha aṅụrịwo ọṅụ n’ihi na ọ bụ gị mere ka ọ dakwasị m.+Ị ga-eme ka ụbọchị nke ị kpọsara bịa,+ ka ha wee dịrị ka m.+ Obedaya 12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “I kwesịghị ịnọ na-ekiri ihe mere n’ụbọchị nwanne+ gị, ya bụ, n’ụbọchị ihe ọjọọ dakwasịrị ya; i kwesịghịkwa ịṅụrị ọṅụ n’ihe mere ụmụ Juda n’ụbọchị a lara ha n’iyi;+ i kwesịghịkwa ịnọ na-etu ọnụ n’ụbọchị ahụhụ ha.
5 Onye na-akwa onye dara ogbenye emo akọchawo Onye kere ya.+ Onye na-aṅụrị ọṅụ n’ọdachi onye ọzọ agaghị agbanahụ ntaramahụhụ.+
21 Ndị mmadụ anụwo otú m si na-asụ ude.+ Ọ dịghị onye na-akasi m obi.+Ndị iro m niile anụwo banyere ọdachi dakwasịrị m.+ Ha aṅụrịwo ọṅụ n’ihi na ọ bụ gị mere ka ọ dakwasị m.+Ị ga-eme ka ụbọchị nke ị kpọsara bịa,+ ka ha wee dịrị ka m.+
12 “I kwesịghị ịnọ na-ekiri ihe mere n’ụbọchị nwanne+ gị, ya bụ, n’ụbọchị ihe ọjọọ dakwasịrị ya; i kwesịghịkwa ịṅụrị ọṅụ n’ihe mere ụmụ Juda n’ụbọchị a lara ha n’iyi;+ i kwesịghịkwa ịnọ na-etu ọnụ n’ụbọchị ahụhụ ha.