Diuterọnọmi 28:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ị ga-aghọkwa ihe ijuanya,+ ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile Jehova ga-achụga gị. Ndị Rom 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ dị ka ọrụ ya si dị:+
37 Ị ga-aghọkwa ihe ijuanya,+ ihe e ji atụ ilu+ na ihe ịkwa emo n’etiti ndị niile Jehova ga-achụga gị.