Levitikọs 26:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M ga-eme ka ụlọikwuu m dịrị n’etiti unu,+ mkpụrụ obi m agaghịkwa akpọ unu asị.+ Abụ Ọma 46:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chineke nọ n’ime obodo ahụ;+ a gaghị eme ka ọ maa jijiji.+Chineke ga-enyere ya aka mgbe chi bọrọ.+ Ezikiel 37:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 “‘“Mụ na ha ga-agba ọgbụgba ndụ udo;+ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi ka mụ na ha ga-agba.+ M ga-enyekwa ha ala ha ma mee ka ha mụbaa,+ debekwa ebe nsọ m n’etiti ha ruo mgbe ebighị ebi.+
26 “‘“Mụ na ha ga-agba ọgbụgba ndụ udo;+ ọgbụgba ndụ nke ga-adịru mgbe ebighị ebi ka mụ na ha ga-agba.+ M ga-enyekwa ha ala ha ma mee ka ha mụbaa,+ debekwa ebe nsọ m n’etiti ha ruo mgbe ebighị ebi.+