Mkpughe 14:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Mmụọ ozi ahụ+ wee tinye mma owuwe ihe ubi ya n’ụwa ma ghọọ mkpụrụ vaịn+ nke ụwa, o wee wụba ya n’ime nnukwu ebe nzọchapụta mmanya nke iwe Chineke.+
19 Mmụọ ozi ahụ+ wee tinye mma owuwe ihe ubi ya n’ụwa ma ghọọ mkpụrụ vaịn+ nke ụwa, o wee wụba ya n’ime nnukwu ebe nzọchapụta mmanya nke iwe Chineke.+