Diuterọnọmi 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova ga-achụsasịkwa unu n’etiti ndị dị iche iche,+ a ga-emekwa ka unu fọdụ mmadụ ole na ole+ n’etiti mba ndị Jehova ga-achụga unu. Diuterọnọmi 28:62 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 62 Unu ga-afọdụkwa mmadụ ole na ole,+ n’agbanyeghị na unu adịwo ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe,+ n’ihi na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị. Aịzaya 10:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na ọ bụ ezie na ndị gị, gị Izrel, ga-adị ka ájá nke oké osimiri,+ naanị ndị fọdụrụ n’etiti ha ga-alọta.+ Mkpochapụ+ e kpebiworo ga na-asọ dị ka idei mmiri n’ezi omume,+
27 Jehova ga-achụsasịkwa unu n’etiti ndị dị iche iche,+ a ga-emekwa ka unu fọdụ mmadụ ole na ole+ n’etiti mba ndị Jehova ga-achụga unu.
62 Unu ga-afọdụkwa mmadụ ole na ole,+ n’agbanyeghị na unu adịwo ọtụtụ dị ka kpakpando nke eluigwe,+ n’ihi na i geghị ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke gị.
22 N’ihi na ọ bụ ezie na ndị gị, gị Izrel, ga-adị ka ájá nke oké osimiri,+ naanị ndị fọdụrụ n’etiti ha ga-alọta.+ Mkpochapụ+ e kpebiworo ga na-asọ dị ka idei mmiri n’ezi omume,+