Emọs 6:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “‘Ịnyịnya ọ̀ ga-agba ọsọ n’elu nkume dị elu, ka mmadụ ọ̀ ga-eji ehi kọọ ihe na ya? N’ihi na unu emewo ka ikpe ziri ezi ghọọ ahịhịa na-egbu mmadụ,+ meekwa ka mkpụrụ nke ezi omume ghọọ ahịhịa ilu,
12 “‘Ịnyịnya ọ̀ ga-agba ọsọ n’elu nkume dị elu, ka mmadụ ọ̀ ga-eji ehi kọọ ihe na ya? N’ihi na unu emewo ka ikpe ziri ezi ghọọ ahịhịa na-egbu mmadụ,+ meekwa ka mkpụrụ nke ezi omume ghọọ ahịhịa ilu,