Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Eze 21:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Mgbe ahụ mmadụ abụọ n’ime ndị ikom ahụ, bụ́ ndị na-abaghị n’ihe, batara wee nọdụ n’ihu ya; ndị ahụ na-abaghị n’ihe malitere ịgbagide ya akaebe, ya bụ, Nebọt, n’ihu ìgwè mmadụ ahụ, sị: “Nebọt bụrụ Chineke na eze ọnụ!”+ E mesịa, ha kpọpụtara ya ná mpụga obodo ahụ wee jiri nkume tụgbuo ya.+

  • Abụ Ọma 94:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 Gị na ocheeze nke na-akpata ahụhụ ùnu ga-ejikọ aka+

      Mgbe o ji iwu na-akpa nkata nsogbu?+

  • Aịzaya 59:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Anyị emebiwo iwu, gọnahụkwa Jehova;+ anyị hapụkwara Chineke laa azụ, na-ekwu okwu banyere mmegbu na nnupụisi,+ na-echepụta okwu ụgha, na-atamukwa ya n’obi.+

  • Hosia 10:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 4 “Ha na-ekwu naanị okwu, na-aṅụ iyi ụgha,+ na-agba ndụ;+ ikpe epuola dị ka ahịhịa na-egbu mmadụ nke puru n’ebe a kọrọ ihe.+

  • Emọs 5:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 7 unu ndị na-agbanwe ikpe ziri ezi ka ọ ghọọ ahịhịa ilu,+ ndị tụdakwara ezi omume n’ala.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya