Levitikọs 19:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Unu ga-enwe ihe ọ̀tụ̀tụ̀ ziri ezi,+ ihe ziri ezi e ji atụ̀ ịdị arọ ihe, ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ziri ezi na ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin ziri ezi. Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’ala Ijipt. Maịka 6:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 À ka nwere akụ̀ ajọ omume n’ụlọ onye ajọ omume,+ ma ọ bụ ntakịrị ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa na-adịghị mma?
36 Unu ga-enwe ihe ọ̀tụ̀tụ̀ ziri ezi,+ ihe ziri ezi e ji atụ̀ ịdị arọ ihe, ihe ọ̀tụ̀tụ̀ efa ziri ezi na ihe ọ̀tụ̀tụ̀ hin ziri ezi. Abụ m Jehova bụ́ Chineke unu, onye kpọpụtara unu n’ala Ijipt.