Abụ Ákwá 2:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Bilie! Tie mkpu n’abalị ná mmalite nche ụtụtụ.+Wụpụ ihe dị gị n’obi dị ka mmiri+ n’ihu+ Jehova.Gbasapụrụ ya ọbụ aka gị+ n’ihi mkpụrụ obi ụmụ gị,Bụ́ ndị na-ada mbà n’ihi ụnwụ dị n’isi okporo ámá niile.+
19 Bilie! Tie mkpu n’abalị ná mmalite nche ụtụtụ.+Wụpụ ihe dị gị n’obi dị ka mmiri+ n’ihu+ Jehova.Gbasapụrụ ya ọbụ aka gị+ n’ihi mkpụrụ obi ụmụ gị,Bụ́ ndị na-ada mbà n’ihi ụnwụ dị n’isi okporo ámá niile.+