Jenesis 36:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ụmụ ndị ikom Elifaz wee bụrụ Timan,+ Oma, Zifo na Getam na Kinaz.+ Obedaya 9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụjọ+ ga-ejidekwa ndị dike gị, gị Timan,+ n’ihi na a ga-ebipụ+ onye nke ọ bụla n’ógbè Isọ bụ́ ugwu ugwu, site n’igbu ya egbu.+
9 Ụjọ+ ga-ejidekwa ndị dike gị, gị Timan,+ n’ihi na a ga-ebipụ+ onye nke ọ bụla n’ógbè Isọ bụ́ ugwu ugwu, site n’igbu ya egbu.+