Jenesis 36:34 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 34 Mgbe Jobab nwụrụ, Husham bụ́ onye si n’ala ndị Timan+ malitere ịchị n’ọnọdụ ya.+ Ezikiel 25:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “M ga-esetịkwa aka m mee Idọm+ ihe, bipụ ma mmadụ ma anụ ụlọ n’ime ya.+ M ga-emekwa ka ọ bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu malite na Timan,+ ruo Didan.+ A ga-eji mma agha bibie ha. Obedaya 9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ụjọ+ ga-ejidekwa ndị dike gị, gị Timan,+ n’ihi na a ga-ebipụ+ onye nke ọ bụla n’ógbè Isọ bụ́ ugwu ugwu, site n’igbu ya egbu.+
13 ya mere, nke a bụ ihe Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru: “M ga-esetịkwa aka m mee Idọm+ ihe, bipụ ma mmadụ ma anụ ụlọ n’ime ya.+ M ga-emekwa ka ọ bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu malite na Timan,+ ruo Didan.+ A ga-eji mma agha bibie ha.
9 Ụjọ+ ga-ejidekwa ndị dike gị, gị Timan,+ n’ihi na a ga-ebipụ+ onye nke ọ bụla n’ógbè Isọ bụ́ ugwu ugwu, site n’igbu ya egbu.+