Abụ Ọma 22:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi na ọ bụ Jehova nwe ọbụbụeze,+Ọ bụkwa ya na-achị mba niile.+ Zekaraya 14:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Jehova ga-abụkwa eze na-achị ụwa dum.+ N’ụbọchị ahụ, Jehova ga-abụ otu,+ otu aha ka ọ ga-enwekwa.+