Jeremaya 18:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Mgbe ọ bụla m kwuru okwu banyere mba ọ bụla, kwuokwa okwu banyere alaeze ọ bụla, na m ga-efopụ ya, kwatuokwa ya ma bibie ya,+ Zefanaya 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Ọ ga-esetị aka ya n’ebe ugwu, ọ ga-ebibikwa Asiria.+ Ọ ga-emekwa ka Ninive bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ meekwa ka ógbè nke mmiri na-adịghị dị ka ala ịkpa.
7 Mgbe ọ bụla m kwuru okwu banyere mba ọ bụla, kwuokwa okwu banyere alaeze ọ bụla, na m ga-efopụ ya, kwatuokwa ya ma bibie ya,+
13 “Ọ ga-esetị aka ya n’ebe ugwu, ọ ga-ebibikwa Asiria.+ Ọ ga-emekwa ka Ninive bụrụ ebe tọgbọrọ n’efu,+ meekwa ka ógbè nke mmiri na-adịghị dị ka ala ịkpa.