Jona 3:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jona wee bilie gaa Ninive dị ka Jehova+ kwuru. Ninive bụ obodo dị nnọọ ukwuu n’anya Chineke,+ nke ga-ewe onye ji ụkwụ ụbọchị atọ iji gazuo ya. Matiu 18:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ọ̀ bụ na gị onwe gị ekwesịghị imere ohu ibe gị ebere,+ dị ka m mekwaara gị ebere?’+
3 Jona wee bilie gaa Ninive dị ka Jehova+ kwuru. Ninive bụ obodo dị nnọọ ukwuu n’anya Chineke,+ nke ga-ewe onye ji ụkwụ ụbọchị atọ iji gazuo ya.