19 Lee, ada bụ́ ndị m nọ n’ala dị anya na-eti mkpu enyemaka, sị:+ “Ọ̀ bụ na Jehova anọghị na Zayọn?+ Ka ọ̀ bụ na eze obodo ahụ anọghị n’ime ya?”+
“Gịnị mere ha ji were ihe oyiyi ha a pịrị apị na chi ha na-abaghị uru bụ́ ndị si ala ọzọ kpasuo m iwe?”+