Abụ Ọma 146:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Jehova ga-abụ eze ruo mgbe ebighị ebi,+Zayọn, Chineke gị ga-abụkwa eze site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+Toonụ Jaa!+ Abụ Ọma 149:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ka Izrel ṅụrịa ọṅụ n’ime Onye Ukwu kere ya,+Ka ụmụ Zayọn ṅụrịa ọṅụ n’ime Eze ha.+ Aịzaya 33:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị,+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu,+ Jehova bụ Eze anyị;+ ya onwe ya ga-azọpụta anyị.+
10 Jehova ga-abụ eze ruo mgbe ebighị ebi,+Zayọn, Chineke gị ga-abụkwa eze site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+Toonụ Jaa!+
22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị,+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu,+ Jehova bụ Eze anyị;+ ya onwe ya ga-azọpụta anyị.+