Abụ Ọma 117:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na obiọma* o nwere n’ebe anyị nọ dị ukwuu;+Eziokwu+ Jehova na-adịru mgbe ebighị ebi.Toonụ Jaa!+ Mkpughe 19:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ozugbo ahụ, ha kwuru nke ugboro abụọ, sị: “Toonụ Jaa!+ Anwụrụ ọkụ nke si n’ahụ́ ya ga na-akwụgo ruo mgbe niile ebighị ebi.”+
2 N’ihi na obiọma* o nwere n’ebe anyị nọ dị ukwuu;+Eziokwu+ Jehova na-adịru mgbe ebighị ebi.Toonụ Jaa!+
3 Ozugbo ahụ, ha kwuru nke ugboro abụọ, sị: “Toonụ Jaa!+ Anwụrụ ọkụ nke si n’ahụ́ ya ga na-akwụgo ruo mgbe niile ebighị ebi.”+