Abụ Ọma 50:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ na-akpọ eluigwe na ụwa òkù+Ka o wee mee ihe o kpere n’ikpe n’ahụ́ ndị ya:+ Aịzaya 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 “Unu ndị bi na Jeruselem na unu ndị Juda, biko, kpeenụ ikpe n’etiti mụ na ubi vaịn m.+ Ezikiel 36:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, buo amụma banyere ugwu niile dị n’Izrel, sị, ‘Ugwu niile dị n’Izrel,+ nụrụnụ okwu Jehova.
36 Ma gị onwe gị, nwa nke mmadụ, buo amụma banyere ugwu niile dị n’Izrel, sị, ‘Ugwu niile dị n’Izrel,+ nụrụnụ okwu Jehova.