Diuterọnọmi 4:36 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 36 O si n’eluigwe mee ka ị nụrụ olu ya iji gbazie gị; n’elu ala kwa, o mere ka ị hụ oké ọkụ ya, ị nụkwara okwu ya site n’etiti ọkụ.+ Diuterọnọmi 30:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Eluigwe na ụwa bụ ndị akaebe m megide unu taa,+ na edebewo m ndụ na ọnwụ n’ihu unu,+ ngọzi+ na nkọcha;+ ị ga-ahọrọkwa ndụ ka i wee dịrị ndụ,+ gị na ụmụ gị,+ Diuterọnọmi 32:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 “Eluigwe, ṅaa ntị ka m kwuo okwu;Ka ụwa nụrụkwa okwu ọnụ m.+ Aịzaya 1:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Eluigwe, nụrụ,+ ụwa, ṅaakwa ntị, n’ihi na Jehova ekwuwo, sị: “Azụlitewo m ụmụ, lekọtakwa ha,+ ma ha enupụworo m isi.+
36 O si n’eluigwe mee ka ị nụrụ olu ya iji gbazie gị; n’elu ala kwa, o mere ka ị hụ oké ọkụ ya, ị nụkwara okwu ya site n’etiti ọkụ.+
19 Eluigwe na ụwa bụ ndị akaebe m megide unu taa,+ na edebewo m ndụ na ọnwụ n’ihu unu,+ ngọzi+ na nkọcha;+ ị ga-ahọrọkwa ndụ ka i wee dịrị ndụ,+ gị na ụmụ gị,+
2 Eluigwe, nụrụ,+ ụwa, ṅaakwa ntị, n’ihi na Jehova ekwuwo, sị: “Azụlitewo m ụmụ, lekọtakwa ha,+ ma ha enupụworo m isi.+