Nehemaya 2:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ikpeazụ, m gwara ha, sị: “Unu na-ahụ ọnọdụ ọjọọ anyị nọ na ya, otú e si bibie Jeruselem, gbaakwa ọnụ ụzọ ámá ya niile ọkụ. Bịanụ ka anyị wughachi mgbidi Jeruselem, ka a ghara ịnọ na-akọcha anyị.”+
17 N’ikpeazụ, m gwara ha, sị: “Unu na-ahụ ọnọdụ ọjọọ anyị nọ na ya, otú e si bibie Jeruselem, gbaakwa ọnụ ụzọ ámá ya niile ọkụ. Bịanụ ka anyị wughachi mgbidi Jeruselem, ka a ghara ịnọ na-akọcha anyị.”+