Abụ Ọma 107:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee kpọpụta ha n’ọchịchịrị nakwa n’oké ọchịchịrị,+Wee dọbisịa ọbụna agbụ e kere ha.+ Jeremaya 5:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 M ga-agakwuru ndị ukwu wee gwa ha okwu;+ n’ihi na ha onwe ha amarawo ụzọ Jehova, bụ́ ihe Chineke ha kpere n’ikpe.+ N’ezie, ha niile agbajiwo yok ha; ha atọpụsịwo agbụ e kere ha.”+
5 M ga-agakwuru ndị ukwu wee gwa ha okwu;+ n’ihi na ha onwe ha amarawo ụzọ Jehova, bụ́ ihe Chineke ha kpere n’ikpe.+ N’ezie, ha niile agbajiwo yok ha; ha atọpụsịwo agbụ e kere ha.”+