Abụ Ọma 146:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Onye na-eme ka ndị a na-erigbu erigbu nweta ikpe ziri ezi,+Onye na-enye ndị agụụ na-agụ ihe oriri.+Jehova na-atọhapụ ndị e kere agbụ.+ Aịzaya 61:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 61 Mmụọ nke Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova dị n’ahụ́ m,+ n’ihi na Jehova etewo m mmanụ+ izi ndị dị umeala n’obi ozi ọma.+ O zitewo m ikechi ọnyá nke ndị e tiwara obi,+ ịkpọsara ndị a dọọrọ n’agha+ na a tọhapụwo ha, na imeghe anya ndị mkpọrọ;+ Ọrụ Ndịozi 12:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ma, lee! mmụọ ozi Jehova guzoro nso,+ ìhè nwukwara n’ime ụlọ mkpọrọ ahụ. Ọ kụtụrụ Pita aka n’akụkụ, kpọtee ya,+ sị: “Bilie ọsọ ọsọ!” Agbụ ígwè e kere ya n’aka wee dapụsịa.+ Ọrụ Ndịozi 16:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Na mberede, oké ala ọma jijiji mere, ntọala ụlọ nga ahụ wee maa jijiji. Ibo ụzọ niile meghekwara n’otu ntabi anya, agbụ e kere ha niile tọpụkwara.+
7 Onye na-eme ka ndị a na-erigbu erigbu nweta ikpe ziri ezi,+Onye na-enye ndị agụụ na-agụ ihe oriri.+Jehova na-atọhapụ ndị e kere agbụ.+
61 Mmụọ nke Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova dị n’ahụ́ m,+ n’ihi na Jehova etewo m mmanụ+ izi ndị dị umeala n’obi ozi ọma.+ O zitewo m ikechi ọnyá nke ndị e tiwara obi,+ ịkpọsara ndị a dọọrọ n’agha+ na a tọhapụwo ha, na imeghe anya ndị mkpọrọ;+
7 Ma, lee! mmụọ ozi Jehova guzoro nso,+ ìhè nwukwara n’ime ụlọ mkpọrọ ahụ. Ọ kụtụrụ Pita aka n’akụkụ, kpọtee ya,+ sị: “Bilie ọsọ ọsọ!” Agbụ ígwè e kere ya n’aka wee dapụsịa.+
26 Na mberede, oké ala ọma jijiji mere, ntọala ụlọ nga ahụ wee maa jijiji. Ibo ụzọ niile meghekwara n’otu ntabi anya, agbụ e kere ha niile tọpụkwara.+