Ilu 28:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Dị ka ọdụm nke na-ebigbọ ebigbọ na anụ ọhịa bea nke ji oké ọsọ na-abịa, otú ahụ ka ajọ mmadụ nke na-achị ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha dị.+ Aịzaya 1:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ndị isi gị dị isi ike, bụrụkwa enyi ndị ohi.+ Onye ọ bụla n’ime ha hụrụ iri ngarị n’anya,+ ha na-achụsokwa onyinye.+ Ha adịghị ekpe nwa na-enweghị nna ikpe ziri ezi; ha adịghịkwa anụrụ ọbụna okwu ikpe nke nwaanyị di ya nwụrụ.+
15 Dị ka ọdụm nke na-ebigbọ ebigbọ na anụ ọhịa bea nke ji oké ọsọ na-abịa, otú ahụ ka ajọ mmadụ nke na-achị ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha dị.+
23 Ndị isi gị dị isi ike, bụrụkwa enyi ndị ohi.+ Onye ọ bụla n’ime ha hụrụ iri ngarị n’anya,+ ha na-achụsokwa onyinye.+ Ha adịghị ekpe nwa na-enweghị nna ikpe ziri ezi; ha adịghịkwa anụrụ ọbụna okwu ikpe nke nwaanyị di ya nwụrụ.+