Levitikọs 18:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mgbe ahụ, ala a agaghị agbọpụ unu n’ihi imebi ya otú ahụ ọ ga-agbọpụ mba ndị bi n’ebe ahụ tupu unu abịa.+ Aịzaya 37:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Lee! Gị onwe gị anụwo ihe ndị eze Asiria mere ala niile site n’ibibi ha,+ ọ̀ bụzi gị ka a ga-anapụta?+ Jeremaya 25:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 N’ụbọchị ahụ, ndị Jehova gburu ga-atọgbọrọ malite n’otu nsọtụ ụwa ruo na nsọtụ ọzọ nke ụwa.+ A gaghị akwara ha ákwá arịrị, a gaghịkwa achịkọta ha ma ọ bụ lie ha.+ Ha ga-aghọ nsị anụ n’elu ala.’+
28 Mgbe ahụ, ala a agaghị agbọpụ unu n’ihi imebi ya otú ahụ ọ ga-agbọpụ mba ndị bi n’ebe ahụ tupu unu abịa.+
11 Lee! Gị onwe gị anụwo ihe ndị eze Asiria mere ala niile site n’ibibi ha,+ ọ̀ bụzi gị ka a ga-anapụta?+
33 N’ụbọchị ahụ, ndị Jehova gburu ga-atọgbọrọ malite n’otu nsọtụ ụwa ruo na nsọtụ ọzọ nke ụwa.+ A gaghị akwara ha ákwá arịrị, a gaghịkwa achịkọta ha ma ọ bụ lie ha.+ Ha ga-aghọ nsị anụ n’elu ala.’+