Ndị Ikpe 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma osisi oliv sịrị ha, ‘M̀ ga-ahapụ mmanụ m na-agba nke na-enye Chineke na mmadụ otuto+ gaa na-aṅagharị n’elu osisi ndị ọzọ?’+ Zekaraya 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 M wee jụọ ya, sị: “Gịnị ka osisi oliv abụọ a dị n’akụkụ aka nri nke ihe ndọba oriọna ahụ nakwa n’akụkụ aka ekpe ya pụtara?”+ Mkpughe 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ ha ka osisi oliv abụọ ahụ+ na ihe ndọba oriọna abụọ+ ahụ na-anọchi anya ha, ha guzokwa n’ihu Onyenwe ụwa.+
9 Ma osisi oliv sịrị ha, ‘M̀ ga-ahapụ mmanụ m na-agba nke na-enye Chineke na mmadụ otuto+ gaa na-aṅagharị n’elu osisi ndị ọzọ?’+
11 M wee jụọ ya, sị: “Gịnị ka osisi oliv abụọ a dị n’akụkụ aka nri nke ihe ndọba oriọna ahụ nakwa n’akụkụ aka ekpe ya pụtara?”+
4 Ọ bụ ha ka osisi oliv abụọ ahụ+ na ihe ndọba oriọna abụọ+ ahụ na-anọchi anya ha, ha guzokwa n’ihu Onyenwe ụwa.+