Zekaraya 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 E nwekwara osisi oliv abụọ dị n’akụkụ ya,+ otu dị n’aka nri nke ọkwá ahụ, otu dị n’aka ekpe ya.” Mkpughe 11:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ ha ka osisi oliv abụọ ahụ+ na ihe ndọba oriọna abụọ+ ahụ na-anọchi anya ha, ha guzokwa n’ihu Onyenwe ụwa.+
4 Ọ bụ ha ka osisi oliv abụọ ahụ+ na ihe ndọba oriọna abụọ+ ahụ na-anọchi anya ha, ha guzokwa n’ihu Onyenwe ụwa.+