Aịzaya 43:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 43 Ugbu a, nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye kere gị,+ Jekọb, Onye kpụrụ gị,+ Izrel: “Atụla egwu, n’ihi na agbapụtawo m gị.+ Akpọwo m gị aha gị.+ Ị bụ nke m.+ Zefanaya 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ụbọchị ahụ, a ga-asị Jeruselem: “Zayọn, atụla egwu.+ Enwela nkụda aka.+
43 Ugbu a, nke a bụ ihe Jehova kwuru, bụ́ Onye kere gị,+ Jekọb, Onye kpụrụ gị,+ Izrel: “Atụla egwu, n’ihi na agbapụtawo m gị.+ Akpọwo m gị aha gị.+ Ị bụ nke m.+