2 Samuel 5:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’agbanyeghị nke ahụ, Devid weghaara ebe e wusiri ike nke Zayọn,+ ya bụ, Obodo Devid.+ Jeremaya 31:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na ụbọchị na-abịa mgbe ndị nche nọ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu ga-eti mkpu, sị, ‘Bilienụ, ka anyị gbagoo Zayọn, gakwuru Jehova bụ́ Chineke anyị.’”+
6 N’ihi na ụbọchị na-abịa mgbe ndị nche nọ n’ógbè Ifrem bụ́ ugwu ugwu ga-eti mkpu, sị, ‘Bilienụ, ka anyị gbagoo Zayọn, gakwuru Jehova bụ́ Chineke anyị.’”+